IGBO BIBLE (@igbobible) 's Twitter Profile
IGBO BIBLE

@igbobible

OKWU CHINEKE BỤ NRI ỌMA NENYE NDỤ EBIGHỊ-EBI. OZI ỌMA IGBO NATỌ ỤTỌ NKE UKWUU. ASỤSỤ IGBO AMAKA.

ID: 1734842364

calendar_today06-09-2013 11:46:47

56,56K Tweet

227,227K Followers

192,192K Following

IGBO BIBLE (@igbobible) 's Twitter Profile Photo

God did not send His Son into the world to condem the world, but that the world through Him might be saved.- John 3:17 #Bible #Love

IGBO BIBLE (@igbobible) 's Twitter Profile Photo

Okwu gị bụ ọkụ m ji ahụ ebe m na-azọnye ụkwụ, Bụrụkwa ìhè nke na-enwu n’ụzọ m.~ Abụ ọma 119:105

IGBO BIBLE (@igbobible) 's Twitter Profile Photo

N'ụtụtụ, ehihe na anyasị, ọnụ m agaghị akwụsị ito aha nsọ nke Chineke, n'ihi na ọrụ ọma ya dị ukwuu rue mgbe ebighị-ebi.

IGBO BIBLE (@igbobible) 's Twitter Profile Photo

Otu ihe ka m rịọrọ Jehova. Ọ bụ ihe m na-achọ. Ka m biri n’ụlọ Jehova ná ndụ m niile, Ka m wee na-ahụ otú Jehova si dị mma, Na-enwekwa obi ụtọ ka m na-ele ụlọ nsọ ya anya.~ Abụ ọma 27:4

IGBO BIBLE (@igbobible) 's Twitter Profile Photo

One thing I ask from the Lord, this only do I seek: that I may dwell in the house of the Lord all the days of my life, to gaze on the beauty of the Lord and to seek him in his temple.~ Psalm 27:4 #Bible

IGBO BIBLE (@igbobible) 's Twitter Profile Photo

N’ezie, ịdị mma na obiọma ga na-eso m ụbọchị niile nke ndụ m; M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.- Abụ-ọma 23:6

IGBO BIBLE (@igbobible) 's Twitter Profile Photo

Surely goodness and mercy shall follow me all the days of my life; and I will dwell in the house of the LORD forever.-- Psalm 23:6 #Bible